.

Sunday 21 June 2015

Otu ACX si aru oru

for English click here


- Onye debagoro aha ya na ACX ga-ebu uzo zuta ‘Advertising packages’ nke ga-ewetere ya otutu igodo o ga-eji egosiputa ‘website’ n’ebe ndi ozo debara aha ha.
- ‘Ad’ maobu ‘media pack’ obula onye zuru ga na-akwu ya ugwo obere obere kwa ubochi ganye mgbe o kwuzuru ya ego ahu ma omuru nwa ya bu okara ego ahu.
- Tupu akwuo onye obula gotere ‘Ad’ maobu ‘media pack’ ugwo kwa ubochi; onye ahu ga-ahu na o jere na ‘website’ onye maobu ndi ozo debara aha ha na ACX.
- O buru na ego a na-akwu onye kw ubochi rup $10 (maka ‘AD’ system) maobu $5 (maka ‘media system’), onye ahu nwere ike ikwu, a kwuo ya ego ahu.

Debanye aha gi na ACX ebea

0 comments :

Post a Comment