.

Sunday 21 June 2015

Nchikota maka AdClickXpress

For English click Here


AdClickXpress (ACX) nwere udiri ndi otu ato:
** Ndi choro ngbasa ozi ngwa ahia ha/ akaoru ha site na intaneeti gi (Advertisers)
** Ndi gana ele ngwa ahia/akaoru ahu a na-eziputa kwa ubochi (Affiliates)
** Ndi si na Adclickxpress enweta otutu oru ha n’aru (Expert Services members)

Advertisers: Ha na-enweta ‘website’ n’eziputa ngwa ahia, akaoru ha maobu ihe ndi ozo di ha mkpa nke a na-eziputa ebe di iche iche na ‘website’ ACX. A dighi akwu ha ugwo obula. Ha na-azuta ‘Ad packs’ a na-ere $10 otu otu.
‘Ad pack’ obula na eweta mmadu 600 na ‘website’ onye. Enwere uzo iziputa ozi nke ACX na-eye nke ndi nwere ike iweta ihe ga-eru mmadu puku iri ato na ise na ‘website’ onye n’ime ubochi iri.

Affiliates: ndi a nwere ike iwetakwa ‘website’ n’eziputa ozi ha choro ka ora nu mana gbakonyere nke a bu na a ga na-akwu ha ugwo maka mbo ha na-agba (ya bu ikiri ‘website’ ndi ozo wetara).
Enwere nkeri atom aka isonye n’out ‘Affiliate’ a:
·       * Ndi otu efu (free membership)
·       * Ndi otu ola ocha (Silver)
·       * Ndi otu Ola edo (Gold)
Ndi otu Efu: Ha adighi akwu ugwo obula kwa onwa maka onye obula
Maka onye obula ha kpobatara na ACX a na-akwu ha 10% ihe onye ahu ji zuta ‘ad/media packs’.
Maka onye obula onye ha kpobatara kpobatara a na-akwu ha 5% ihe onye ahu ji zuta ad/media packs.
Ndi otu ola ocha: Ha na-akwu $10 kwa onwa
Maka onye obula ha kpobatara na ACX a na-akwu ha $5
Maka onye obula onye ha kpobatara, a na-akwu $2.5
Ha nwere ike izuta ulo ‘panel’ nke o ga-abu oju, a kwuo onye zutara ya 300% ihe ojiri zuta ya. Ha nwerekwara inweta ulo ‘panel’ n’efu.
O buru na onwee onye okpobatara ACX si ka o gbagote na okwa out ola ocha, a ga-akwu ya 20% ihe onye ahu kwuru  maka igbago n’okwa.
O buru na onwere onye, onye okpobatara kpobatara choro igbago n’okwa otu ola ocha, a ga-akwu ya 10% ihe onye ahu kwuru maka igbago n’okwa.
A bia n’usoro ikwu ugwo, a na-ebu uzo akwu ndi out ola ocha tupu akwu o ndi no n’okwa efu.
Ndi otu ola edo: Ha na-akwu $29 kwa onwa
Ha na-enwta 20% ego obula onye out ha obula (ha kpobatara) choro igbagote n’okwa Ola Edo kwuru
Ha na-enweta 10% ego obula onye otu ha obula (nke onye ha kpobatara kpobatara) kwuru maka igbagote n’okwa Ola edo.
A na-akwu ha 2.5% ego onye otu, onye out ha kpobatara kpobata jiri were zuta ‘Ad/Media pack’
Ha enwere oru I na-ekwu I na-ekiri ‘website’ ndi otu ACX ndi ozo.
A ga na-enye ha n’efu otu ‘ad pack’ na ‘media pack’
A ga na ewesaghari ihe ha ji akpobata mmadu na ACX nke nwere ike ime onye ahu o na-enweta n’uju ndi out ACX ohuru debara aha ha site na ya.

Matakwa: Onye obula ma ndi no n’okwa efu, ola ocha maobu ola edo ga na-azutariri ‘ad/media pack’ nke a na ere:
‘Ad pack’: Otu $10
‘Media Pack’: Otu $5

Expert Services: nke a bu ohere inweta o ga-enye gi oru site n’ACX. Itinye ya n’ozo, I nwere ohere ndi otu ACX ndi ozo inye gi oru nke I ga-abu irusie ya, nye ya onye nyere gi ya, akwuo gi ugwo.
ACX dika ulo nwere onuulo abuo:
* ‘AD’
* ‘MEDIA’
‘AD’ kpadoro okpa na iweghara ‘website’ MEDIA kpadoro okpa na iweghara iye nkiri n’enye ndi mmadu obi uto.
Ka anyi nyocha onuulo abuo a mata ndiiche di n’etiti ha:


Matakwa: E wepu ndiiche ndia e deputara onuulo ‘AD’ na ‘MEDIA’ bu otu ihe ahu. 

Uzo Asaa Onye ACX obula ga-esinwu akpata ego
1.       ACX Ad packs
‘Ad packs’ na-akwuzu 150% tupu o nwufuo. A na-ere ‘Ad pack’ obula $10 ma nwekwa onye zutara ya nari abuo maka ibusa ‘website’ ya mma.
2.       ACX AD panels
‘Ad panels’ obula nke a na-ere $20 (‘media panel’ - $10) na-eweta 400 ma mmadu ibusa ‘website’ ya.
‘Ad pack’ nke ano obula kwuzuru ugwo ya na-eweta out ‘Ad panel’ n’efu.
3.       Referral Commission
A na-akwu onye kpobatara mmadu 10% ego onye okpobatara jiri zuta ‘Ad pack’; 5% ma onye okpobatara kpobata onye ozo onye ahu ewere zuo ‘Ad pack’
Ego kacha ego a ga-akwu mmadu site n’ihe nzuta onye okpobatara bu $5000 kwa ubochi maobu $2500 maka onye onye okpobatara kpobatara.
O buru na ‘Ad panel’ onye ikpobatara ju, I ga-enweta $5; oburu na nke onye ikpobatara kpobatara kpobatara ju, a kwuo gi $2.5
4.       ACX Advertisers Commission
A ga-akwu gi 25% maka ‘business pack’ $10 onye na-ebusa ‘website’ so so adighi akwu ugwo zutara.
5.       ACX Membership upgrade commission
O buru na onye ikpobatara kwuo ugwo igbagote okwa ola edo maobu ola ocha, a ga-akwu gi 20%.
Otu a ka o di, ma oburu na onye onye ikpobatara akwuo  ugwo igbagote okwa ola edo maobu ola ocha, a ga-akwu gi 10%.
6.       ClickDraw Awards
Nke a bu aso mpi a na-eme kwa izuka ebe ndi ACX obula ga-azuta ‘ClickDraw packs’ n’onu $5 out otu.
‘ClickDraw pack’ obula: nari ato (300) iji were busaa ‘website’ ya; ga-enye onye zutara ya out ohere n’aso mpi ‘ClickDraw Award’ izu uka ahu.
Mmadu ato ka a ga-aghota kwa izuuka dika ndi nwere mmeri maka ikeri 50% ego ClickDraw mutara maka izu uka ahu.
I nwere ike igote ClickDraw pack ole masiri gi.     
ACX Expert Services
Expert services bu ihe I ga-enweta n’onu $5, $10, $20, $50 or $100.
O buru na ya bu oru na ikwu ugwo so ya zuo, a ga-akwu onye kpobatara ya bu onye oru 3% ego a kwuru maka ya bu oru.
Oburu na e nwee ‘Expert Services’ ohuru, a na-enye ya bu onye maara oru ya ‘Expert Services’ ohuru, a na-enye ya bu onye maara oru ya (Expert) $5 n’efu.
Debanye aha gi ugbua n’AdClickXpress site n’ije ebea

Matakwa: O nwereihe di oke uto na-aga n’ACX maka ndi ibugote onodu ha n’ebe ego di oke mkpa. Nke a bu ‘Ad Pack’ nke I ga-abu izuta, o na-akwu gi 8% kwa ubochi. O buru na ikpoturu ACX na ha kwuo gi ugwo (ma oburu na irugo oge ikwu ugwo) ha ga-akwu gi ya ubochi ahu.

0 comments :

Post a Comment